Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Gụọ ahụmahụ Nwanna Georg Fjölnir Lindal n’ozi o jere n’obodo Iceland bụ́ nke a kọrọ na 2005 Yearbook of Jehovah’s Witnesses, peeji nke 210-211, nakwa ahụmahụ ndị ohu Jehova ndị ọzọ kwesịrị ntụkwasị obi, bụ́ ndị tachiri obi jee ozi ná mba Ireland ruo ọtụtụ afọ ma enweghị ihe ozi ha rụpụtara ozugbo, nke a dịkwa na 1988 Yearbook of Jehovah’s Witnesses, peeji nke 82-99.