Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ọ bụ ezie na Matiu 13:39-43 na-ekwu banyere akụkụ dị iche nke ọrụ nkwusa Alaeze ahụ, mmezu ya dabara n’oge ihe atụ ụgbụ ahụ na-emezu, ya bụ, n’oge “ọgwụgwụ nke usoro ihe a.” Nkewa nke azụ ihe atụ ndị ahụ bụ ọrụ na-aga n’ihu, dị nnọọ ka ọrụ ịkụ mkpụrụ na iwe ihe ubi na-aga n’ihu n’oge a niile.—Ụlọ Nche, October 15, 2000, peeji nke 25-26; Fee Onye Nanị Ya Bụ Ezi Chineke ahụ Ofufe, peeji nke 178-181, paragraf 8-11.