Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Iji gosi na ezigbo ụra buuru Jona, nsụgharị Septuagint kwuru na ọ nọ na-ekwo ụra. Ma, kama iwere na ụra Jona hiri na-egosi na ọ chọghị ịma ihe na-emenụ, ọ ga-adị mma ka anyị cheta na mgbe ụfọdụ ụra na-eburukarị ndị ike ụwa gwụrụ. N’oge ahụ tara akpụ Jizọs nọ n’ogige Getsemeni, Pita, Jems na Jọn nọ “na-ero ụra n’ihi iru uju.”—Luk 22:45.