Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Otú e si dee abụ ọma abụọ a na ihe ndị e dere na ha na-egosi na ha kwekọrọ. “Onye” ahụ nke na-atụ egwu Chineke toro àgwà Chineke n’Abụ Ọma nke 111, tookwa ya n’Abụ Ọma nke 112. Ihe e dere n’Abụ Ọma 111:3, 4 na Abụ Ọma 112:3, 4 na-egosi na nke a bụ eziokwu.