Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Mozis ejighị anya ya hụ Jehova, n’ihi na ọ dịghị mmadụ ga-ahụ Chineke ma dị ndụ. (Ọpụpụ 33:20) O doro anya na Jehova mere ka Mozis hụ ebube Ya n’ọhụụ, si n’ọnụ mmụọ ozi nke nọchiri anya ya gwa Mozis okwu.