Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Gụọ isiokwu bụ́ “Ihe Ọ̀ Ga-adabara Mụ na Onye a ma Anyị Lụọ?” nke dị n’akwụkwọ bụ́ Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè, nke Abụọ; na “Nduzi Chineke Maka Ịhọrọ Onye Òtù Ọlụlụ,” nke dị n’Ụlọ Nche nke May 15, 2001; nakwa “Àdị M Njikere Maka Alụmdi na Nwunye?” nke dị n’akwụkwọ bụ́ Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè, nke Mbụ.