Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Otú e si dee ihe ahụ nwa okorobịa ahụ kwuru n’asụsụ Hibru bụ “nwa bilial (onye na-abaghị n’ihe).” Mgbe nsụgharị Baịbụl ndị ọzọ na-asụgharị ahịrịokwu a, ha kwuru na Nebal bụ nwoke “na-anaghị ege onye ọ bụla ntị,” sịzie na “ọ baghị uru ịgwawa ya okwu.”