Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Ụfọdụ n’ime ha bụ ozizi banyere ọbụbụeze Chineke, ikwesị ntụkwasị obi ụmụ mmadụ, ihe ọma na ihe ọjọọ, mmadụ ikpebiri onwe ya ihe ọ ga-eme, ọnọdụ ndị nwụrụ anwụ, alụmdi na nwunye, Mesaya ahụ e kwere ná nkwa, ụwa paradaịs, Alaeze Chineke, na ọtụtụ ndị ọzọ.