Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji d Iji ghọtakwuo nke a, gụọ isi nke 3 bụ́ “Gịnị Bụ Nzube Chineke Maka Ụwa?” na isi nke 5 bụ́ “Ihe Mgbapụta Ahụ—Onyinye Kasịnụ Chineke Nyere,” n’akwụkwọ bụ́ Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi?, nke Ndịàmà Jehova bipụtara.