Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a E kwuru na ihe dị ka ụzọ abụọ n’ime ụzọ ise, ma ọ bụkwanụ ọkara nke ndị bi n’ụwa, butere ọrịa influenza n’oge ahụ. O nwere ike ịbụ na ọrịa ahụ gburu ihe dị ka otu ụzọ n’ime ụzọ iri nke ndị butere ya. Ma, ọrịa Ebola anaghị arịakarị ndị mmadụ, ma, n’ebe ụfọdụ ọ rịara ndị mmadụ, ọ na-afọ obere ka o gbuchaa ndị niile butere ya.