Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Isiokwu a na-ekwu banyere ebe di ma ọ bụ nwunye na-arịa ọrịa na-anaghị ala ala. Ma, ime ihe ndị e kwuru n’isiokwu a nwekwara ike inyere di na nwunye na-edi mmerụ ahụ́ n’ihi ihe ọghọm ma ọ bụ nsogbu uche ndị dị ka ịda mbà n’obi aka.