Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b E kwesịrị iburu n’uche na ụfọdụ akwụkwọ ọkọwa okwu na akwụkwọ ọkọwa okwu Baịbụl na-edepụta naanị otú e si sụgharịa okwu ndị a n’otu nsụgharị Baịbụl, dị ka ná nsụgharị King James Version, kama ịkọwa ihe okwu nke ọ bụla pụtara.