Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b E nwere ọtụtụ ogige ịgwọ ọrịa, ụlọ ọgwụ, na ihe omume ndị ọzọ nwere ike inyere mmadụ aka ịkwụsị ịṅụbiga mmanya ókè. Ụlọ Nche anaghị akwado ụdị ọgwụgwọ ọ bụla. Onye nke ọ bụla kwesịrị iji nlezianya tụlee ụzọ ndị a chọrọ isi agwọ ya, kpebiziere onwe ya ihe ọ ga-eme nke na-agaghị emegide ụkpụrụ Baịbụl.