Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Lekwa ụfọdụ n’ime nkwa ndị Jọshụa hụrụ mgbe ha mezuru. Jehova ga-enye ndị Izrel ala nke ha. (Jiri Jenesis 12:7 tụnyere Jọshụa 11:23.) Jehova ga-anapụta ndị Izrel n’Ijipt. (Jiri Ọpụpụ 3:8 tụnyere Ọpụpụ 12:29-32.) Jehova ga-elekọta ndị ya.—Jiri Ọpụpụ 16:4, 13-15 tụnyere Diuterọnọmi 8:3, 4.