Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ihe karịrị nde Ndịàmà Jehova asaa nọ na narị ala abụọ na iri atọ na isii na-erube isi n’iwu Jizọs nyere na Matiu 28:19, 20, na-eji ihe dị ka otu ijeri awa na ọkara kwa afọ akụziri ndị mmadụ banyere ihe ndị magburu onwe ha Chineke zubere banyere ụwa a.