Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji b Anyị ga-ahụ na ìgwè mmadụ ahụ anaghị akwụ otu ebe ma anyị jiri ihe a ha na-ekwu banyere ozizi Jizọs tụnyere ihe ha mere ụnyaahụ ya, bụ́ mgbe ha ji ịnụ ọkụ n’obi na-akpọsa na ọ bụ onye amụma nke Chineke.—Jọn 6:14.