Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Site n’ikpere Oké Osimiri Galili, ìgwè mmadụ ahụ si na ndagwurugwu dị narị mita abụọ na iri n’omimi gbagoruo n’ebe dị narị mita atọ na iri ise n’elu, gafere ógbè mara ezigbo mma, ka ha na-eme njem ahụ dị ihe dị ka kilomita iri anọ na asatọ.