Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Mgbe ụfọdụ, o nwere ike ịdị mkpa ka unu na ndị ọgọ gị ma ọ bụ nne di gị na nna di gị kwurịta ihe dị unu n’obi n’ezoghị ọnụ. Ya bụrụ otú ahụ, jirinụ nkwanye ùgwù na ịdị nwayọọ mee nke a.—Ilu 15:1; Ndị Efesọs 4:2; Ndị Kọlọsi 3:12.