Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ụfọdụ ebe ndị e dere n’ụdị mkparịta ụka n’akwụkwọ ahụ ga-abara onye ọ bụla uru. Dị ka ihe atụ, igbe bụ́ “Na-achị Iwe Gị,” bụ́ nke dị na peeji nke 221, nwere ike ịbara gị uru otú ọ ga-esi abara nwa gị nwoke ma ọ bụ nwa gị nwaanyị. Isiokwu ndị bụ́ “Ihe M Ga-eme Ma Ndị Ọgbọ M Nyewe M Nsogbu” (peeji nke 132-133), “Otú M Ga-esi Na-emefu Ego M Kwa Ọnwa” (peeji nke 163), na “Ihe Mgbaru Ọsọ M” (peeji nke 314) nwekwara ike inye aka.