Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a “Nọstik” si n’okwu Grik pụtara “ihe ọmụma zoro ezo” ebe “Apọkrịfa” si na nke nwere ike ịpụta “ihe e zochiri nke ọma.” E ji okwu ndị a akọwa akwụkwọ adịgboroja ma ọ bụ ndị na-esoghị n’akwụkwọ Baịbụl, bụ́ ndị e dere ka ha yie Oziọma Matiu, Mak, Luk, na Jọn, Ọrụ Ndịozi, akwụkwọ ozi dị iche iche, na Mkpughe, bụ́ ndị dị n’Akwụkwọ Nsọ Grik nke Ndị Kraịst.