Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ụfọdụ ndị ọkà mmụta na-enwe obi abụọ ma ihe odide a yiri ihe e sere ese ọ̀ na-ekwu na ndị Shasu “bụ ndị na-eso ụzọ chi bụ́ Yawe.” Ha kweere na o nwere ike ịbụ na aha obodo a, nke ọ na-enweghị onye maara ya, yiri nnọọ aha Chineke Izrel, nke ahụ ga-abụkwanụ ihe ijuanya.