Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ihe mmadụ ji ọgụgụ isi ya mepụta nwere ike ịgụnye ihe ndị a na-enyeghị ndị ọzọ ikike imepụtaghachi dị ka egwú, akwụkwọ, ma ọ bụ ihe omume kọmputa, ma è biri ya ebi n’akwụkwọ ma ọ bụ tinye ya na siidi. Akara e ji amata ngwá ahịa, ikike ire ma ọ bụ imepụta ngwá ahịa ọhụrụ, otú e si arụpụta ngwá ọrụ, na ikike mgbasa ozi sokwa na ha.