Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Omenala okpukpe ụfọdụ na-ekwu na ọ dị njọ ịkpọ aha Chineke, ma n’ekpere. Ma, aha ahụ pụtara ihe dị ka puku ugboro asaa n’asụsụ ndị mbụ e ji dee Baịbụl, ọtụtụ n’ime ebe ndị ha pụtakwara bụ n’ekpere na abụ ọma nke ndị ohu Jehova kwesịrị ntụkwasị obi.