Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji c Otu akwụkwọ ọkọwa okwu kwuru ihe dị iche ‘n’ịgba ume’ na ‘ịgụgụ obi.’ O kwuru na okwu Grik e si sụgharịta “ịgụgụ obi” na-egosi na mmadụ nwere ike ‘ịgba onye ọ bụla ume, ma, onye mmadụ na-agụgụ obi bụ onye ọ hụrụ n’anya.’—Tụlee Jọn 11:19.