Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Ọ ga-abụ na Iju Mmiri ahụ, bụ́ nke Chineke wetara, kpochapụrụ ihe niile e ji mara ubi Iden ahụ. Ezikiel 31:18 gosiri na na narị afọ nke asaa T.O.A. (Tupu Oge Anyị), “osisi ndị dị n’Iden” adịlarị anya ha na-adịkwaghị. N’ihi ya, ndị niile mechara na-achọ ubi Iden amaghị ihe ha na-eme.