Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ndịàmà Jehova na-emepụta ọtụtụ ihe ndị na-enye aka n’ime nchọnchọ na n’ịmụ ihe, bụ́ ndị nwere ike ime ka ịgụ Baịbụl na ịmụ ya na-abakwuru gị uru. Ọ bụrụ na ị chọrọ inweta ihe ndị dị otú ahụ na-enye aka n’ịmụ Baịbụl, kpọtụrụ Onyeàmà Jehova ọ bụla.