Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ dị mwute na chọọchị dị iche iche nke Krisendọm ejirila ihe ndị Oziọma ndị ahụ kọrọ banyere ọnwụ Jizọs mee ka a kpọọ ndị Juu asị, ma nke ahụ abụtụghị ihe ndị dere ha bu n’obi dee ha, ebe ọ bụkwanụ na ha onwe ha bụ ndị Juu.