Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ikwulu Chineke bụ ikwu ihe ga-eweda aha Chineke ala ma ọ bụ ịzọrọ ikike ruuru naanị Chineke. Ndị na-ebo Jizọs ebubo ekwughị ihe gosiri na o mere nke ọ bụla n’ime ihe abụọ ahụ.