Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji a Okwu bụ́ “ihe mgbapụta” e dere ebe a pụtara “mkpuchi.” (Job 33:24) O nwere ike ịbụ na ihe mgbapụta a chọrọ n’aka Job bụ àjà e ji anụmanụ chụọ, bụ́ nke Chineke ga-anabata iji kpuchie mmehie Job.—Job 1:5.