Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ bụrụ na ị chọrọ ịmatakwu banyere nke a, gụọ ihe ntinye isiokwu ya bụ “Olee Ihe M Kwesịrị Ikpebi Ma A Chọọ Iji Ọbara M Gwọọ M Ọrịa Nakwa Ma A Chọọ Iji Ihe E Si n’Ihe Ndị Bụ́ Isi Mejupụtara Ọbara Nweta, Gwọọ M Ọrịa?,” bụ́ nke dị n’Ozi Alaeze Anyị nke December 2006, peeji nke 3-6.