Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’agbanyeghị na Izrel anụ ahụ́ nwere ndị eze na ndị nchụàjà, mba ahụ aghọghị alaeze nke ndị nchụàjà. Iwu kwuru na ndị eze Izrel agaghị abụ ndị nchụàjà. N’ihi ya, Izrel anụ ahụ́ abụghị osisi oliv ihe atụ ahụ. Ihe Pọl mere ihe atụ ya bụ otú Chineke si mezuo nzube ya, nke bụ́ inweta “alaeze nke ndị nchụàjà,” site n’ime ka e nwee Izrel nke Chineke. Ọ bụ nkọwa ọhụrụ a ka a ga-eji dochie anya ihe a kọwara n’Ụlọ Nche February 15, 1984, peeji nke 9-14.