Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d Ebe e si nweta okwu ahụ a sụgharịrị ka ọ bụrụ “ubi” ná Ndị Rom 11:24 bụ n’okwu nke pụtara “ihe mara mma, ihe magburu onwe ya” ma ọ bụ “ihe e jikọtara nke ọma.” A na-ejikarị ya akọwa ihe ndị mezuru ihe e bu n’obi mepụta ha.