Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ dị mma ịmara na Baịbụl sịrị na ụwa dị gburugburu ma ọ bụ okirikiri. Aristotle na ndị Gris ndị ọzọ bụ́ ndị ọkà mmụta n’oge ochie kwuru na ụwa dị okirikiri, ma ihe karịrị puku afọ abụọ gafere tupu ndị ọkà mmụta ndị ọzọ ekweta.