Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c O nwere ike ịbụ na “ìgwè kpakpando Kaịma” e kwuru okwu ya n’amaokwu a bụ ìgwè kpakpando a na-akpọ Pliyadiz. O nwekwara ike ịbụ na “ìgwè kpakpando Kisịl” bụ ìgwè kpakpando a na-akpọ Orayọn. Ọ na-ewe ọtụtụ puku afọ tupu ìgwè kpakpando agbanwee otú ha dị.