Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d Ebe ọ bụ na Jehova ji Ọkpara ọ mụrụ naanị ya, onye bụ́ “ọkà ọrụ” ya, kee ihe niile, e nwekwara ike ikwu na ọ bụ Ọkpara ya ka amaokwu ndị a na-ekwu okwu ya.—Ilu 8:30, 31; Ndị Kọlọsi 1:15-17; Ndị Hibru 1:10.