Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
e N’ihe dị ka otu narị afọ na iri ise gara aga, ọkà mmụta sayensị bụ́ William Thomson, onye a na-akpọkwa Lord Kelvin, chọpụtara na ihe ndị e kere eke na-eji nwayọọ nwayọọ na-emebi ruo mgbe ha ga-akwụsịcha ịrụ ọrụ. Otu ihe mere o ji kwuo ihe ahụ bụ na o chebaara ihe e dere n’Abụ Ọma 102:25-27 echiche.