Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Anyị amaghị ma è nwere onye Juu bụ́ Onye Kraịst nke kwadoro ndokwa ndị a na-eme maka Mkpuchi Mmehie mgbe Pentikọst 33 O.A. gachara. Ọ bụrụ na e nwere onye mere otú ahụ, o gosiri na o jighị àjà Jizọs chụrụ kpọrọ ihe. Ma, ụfọdụ ndị Juu bụ́ Ndị Kraịst nọ na-eme omenala ndị ọzọ ha na idebe Iwu Mozis na-agakọ.—Gal. 4:9-11.