Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Onye mbụ ná ndị eze chịrị mgbe Babịlọn na-achị ụwa bụ nna Nebukadneza, bụ́ Nabopolassar, ebe onye nke ikpeazụ bụ Nabonidus. Oge ndị eze ahụ chịrị dị ndị ọkà mmụta mkpa n’ihi na ọ fọrọ obere ka ọ bụrụ n’ime afọ iri asaa ahụ Jeruselem tọgbọọrọ n’efu ka ha niile chịrị.