Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d Ọ bụ n’ọnwa Naịsan ka ndị Babịlọn ji echi eze ọhụrụ. Ọ bụrụ na eze anwụọ, eze ọzọ na-anọchi, ma a gaghị agụnyere eze ọhụrụ ahụ ọnwa ole ọ bụla ọ chịrị tupu oge a ga-echi ya eze n’ọnwa Naịsan, bụ́ ọnwa mbụ ndị Babịlọn.