Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Baịbụl ekwughị na Chineke mụrụ Jizọs otú ahụ mmadụ si amụta nwa. Kama nke ahụ, Jehova kere Jizọs eke ma mechazie zite ya n’ụwa, nwa agbọghọ na-amaghị nwoke bụ́ Meri amụọ ya. Ebe ọ bụ Chineke kere Jizọs, Chineke bụ Nna ya n’eziokwu.