Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’Ụlọ Nche Ọktoba 1, 2011, a kọrọ otú Mọdekaị si kpọrọ nwa nwanne nna ya bụ́ Esta mgbe nne na nna Esta nwụrụ nakwa otú Esta si mechaa ghọọ nwunye Ahazuirọs, eze ndị Peshia. Heman, bụ́ onye ndụmọdụ eze, kpara nkata ọjọọ igbu ndị Juu, bụ́ ndị obodo Mọdekaị. Mọdekaị gwara Esta ka ọ gaa rịọ eze ka ọ gbatara ha ọsọ enyemaka.—Gụọ isiokwu bụ́ “Ṅomie Okwukwe Ha—Ọ Gbachiteere Ndị Chineke.”