Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a E nwekwara ebe ndị ọzọ ọ na-abụ a kpọọ aha ha, ihe na-agbatakarị ndị mmadụ n’obi abụrụ agha. Dị ka ihe atụ, e ji ngwá agha ọgwụrụ mba bibie obodo Hiroshima nke dị na Japan. N’ihi ya, ihe ndị mmadụ na-echetakarị ma ha nụ Hiroshima bụ agha a ga-eji ngwá agha ọgwụrụ mba lụọ.