Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ụdị ihe a mere n’oge Agha Ụwa nke Abụọ mgbe ndị ọchịchị Nazi chọrọ igbuchapụ ndị Juu na ndị okpukpe ụfọdụ. Nke a gosiri na ndị ọchịchị nwere ike ịnọkọta chọọ ikpochapụ ndị mmadụ ma ọ bụ okpukpe. N’agbata afọ 1917 na 1991, ndị ọchịchị Sọviet Yuniọn ekwetụdịghị ka ụfọdụ ndị kpee okpukpe ha otú ha chọrọ. Gụọ isiokwu bụ́ “Ndị Na-achọghị Nsogbu Agbachitere Aha Ọma Ha,” n’Ụlọ Nche Mee 1, 2011. Ọ bụ Ndịàmà Jehova bipụtara ya.