Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’asụsụ mbụ e ji dee Baịbụl, okwu ahụ e si sụgharịta “ihe e kpofuru ekpofu” pụtakwara “nsị,” na “ihe a tụpụụrụ nkịta.” Otu onye na-akọwa Baịbụl kwuru na ihe ahụ Pọl kwuru “gosiri na o kpebisiri ike ịgbakụta ihe ahụ azụ. O weere ya ka ihe na-abaghị uru na ihe na-asọ oyi. Ọ chọghịkwa ka e nwee ihe jikọrọ ya na ya.”