Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ bụrụ na ị chọrọ ịmata ihe dị iche n’akwụkwọ Matiu, Mak, Luk, na Jọn na akwụkwọ ndị ọzọ na-esoghị na Baịbụl, bụ́ ndị kọrọ banyere Jizọs, gụọ isiokwu bụ́ “Akwụkwọ Apọkrịfa Ndị Kọrọ Banyere Jizọs—Ihe Ha Kọrọ Ọ̀ Bụ Eziokwu?” Ọ dị na peeji nke 18-19.