Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Baịbụl kpọrọ Ibed-melek “ọnaozi.” (Jeremaya 38:7) Ọ bụ eziokwu na ọ bụ nwoke a pịrị amụ ka a na-akpọ ọnaozi, a na-akpọkwa onye na-eje ozi n’obí eze ọnaozi.