Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Okwu a bụ́ “ndị na-achị obodo” adịghị n’akwụkwọ ndị Gris dere. Ma, a hụrụ ebe e dere ya n’ihe ndị e gwupụtara n’ebe dị nso na Tesalonaịka. E dere ụfọdụ n’ime ihe ndị ahụ n’ihe dị ka puku afọ abụọ na otu narị afọ gara aga. Ihe ndị a a hụrụ gosiri na ihe e dere n’akwụkwọ Ọrụ Ndịozi bụ eziokwu.