Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji c Daniel hụrụ na eze a ga-ebibi nnukwu ihe n’agha ahụ. O dere, sị: ‘Ọ ga-eweta mbibi n’ụzọ dị ịtụnanya.’ (Dan. 8:24) Dị ka ihe atụ, Amerịka bibiri nnukwu ihe mgbe ọ tụrụ ndị iro ha bọmbụ abụọ.