Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a A mụọla Absalọm tupu Chineke ekwe Devid nkwa na ọ ga-amụta nwa ma ọ bụ “mkpụrụ” nke ga-abụ eze ma Devid nwụọ. N’ihi ya, Absalọm kwesịrị ịma na ọ bụghị ya ka Jehova họọrọ ịbụ eze ga-anọchi Devid.—2 Sam. 3:3; 7:12.