Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’eziokwu, Daniel ahụghị Chineke. Ma Chineke mere ka ọ hụ ihe ụfọdụ ndị o nwere ike ịkọwali otú ha dị. Mgbe Daniel na-ekwu ihe ndị ọ hụrụ, o ji ihe ndị dị mmadụ n’ahụ́ kọwaa otú Chineke dị. Ihe ndị ahụ o ji kọwaa otú Chineke dị mere ka anyị nwee ike ịghọta ihe ndị o kwuru. Ma nke ahụ apụtaghị na ọ bụ otú ahụ ka Chineke dị kpọmkwem.